Ezra 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M wee kwuo ka e buo ọnụ n’ebe ahụ n’osimiri Aheva, ka anyị wee weda onwe anyị ala+ n’ihu Chineke anyị, iji rịọ ya ka o zi anyị ụzọ dị mma+ maka anyị na ụmụaka anyị+ na ngwongwo anyị niile.
21 M wee kwuo ka e buo ọnụ n’ebe ahụ n’osimiri Aheva, ka anyị wee weda onwe anyị ala+ n’ihu Chineke anyị, iji rịọ ya ka o zi anyị ụzọ dị mma+ maka anyị na ụmụaka anyị+ na ngwongwo anyị niile.