-
Ezra 9:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 N’ihi na n’agbanyeghị na anyị bụ ndị ohu,+ ị hapụghị anyị, Chineke anyị, ka anyị nọrọ na-agba ohu. Kama, i gosiri anyị na ị hụrụ anyị n’anya* wee mee ka ndị eze Peshia meere anyị amara,+ ka anyị wee nweta ume ma rụghachiri gị, Chineke anyị, ụlọ gị+ n’ebe ọ dịbu, ka anyị wee nwee mgbidi e ji nkume rụọ* na Juda nakwa na Jeruselem.
-