Ezra 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ugbu a, kwupụtaranụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà mmehie unu, meekwanụ uche ya. Unu na ndị ala a na ụmụ nwaanyị mba ọzọ emekọzila ihe.”+
11 Ugbu a, kwupụtaranụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà mmehie unu, meekwanụ uche ya. Unu na ndị ala a na ụmụ nwaanyị mba ọzọ emekọzila ihe.”+