Ezra 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, kwupụtaranụ+ Jehova bụ́ Chineke nke nna nna unu hà mmehie unu, meekwanụ ihe na-atọ ya ụtọ,+ kewapụkwanụ onwe unu n’ebe ndị ala a na ndị inyom mba ọzọ+ nọ.”
11 Ugbu a, kwupụtaranụ+ Jehova bụ́ Chineke nke nna nna unu hà mmehie unu, meekwanụ ihe na-atọ ya ụtọ,+ kewapụkwanụ onwe unu n’ebe ndị ala a na ndị inyom mba ọzọ+ nọ.”