-
Ezra 10:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ma, ndị mehierenụ n’ime anyị dị ọtụtụ, ihe a bụkwa oge udu mmiri. Anyị agaghị eguzoli n’èzí. Okwu a agaghịkwa ebi n’otu ụbọchị ma ọ bụ ụbọchị abụọ n’ihi na anyị emeela nnukwu mmehie.
-