-
Ezra 10:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Otú ọ dị, ndị gbakọtaranụ hiri nne, ọ bụkwa oge udu mmiri, anyị agaghịkwa eguzoli n’èzí; ihe a ga-eme agaghịkwa ewe otu ụbọchị ma ọ bụ abụọ, n’ihi na anyị enupụwo isi nke ukwuu n’okwu a.
-