Nehemaya 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M gwaziri ha otú Chineke m si nyere m aka+ nakwa ihe eze gwara m.+ Ha wee sị: “Ka anyị bilie rụọ ya.” Ha wee gbaa ibe ha ume* ịrụ ọrụ ọma ahụ.+
18 M gwaziri ha otú Chineke m si nyere m aka+ nakwa ihe eze gwara m.+ Ha wee sị: “Ka anyị bilie rụọ ya.” Ha wee gbaa ibe ha ume* ịrụ ọrụ ọma ahụ.+