Nehemaya 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Tobaya+ onye Amọn,+ onye guzo n’akụkụ ya, wee sị: “Nkịta ọhịa nwedịrị ike ịkwatu mgbidi ahụ ha ji nkume na-arụ ma ọ magoro n’elu ya.”
3 Tobaya+ onye Amọn,+ onye guzo n’akụkụ ya, wee sị: “Nkịta ọhịa nwedịrị ike ịkwatu mgbidi ahụ ha ji nkume na-arụ ma ọ magoro n’elu ya.”