Nehemaya 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Tobaya+ onye Amọn+ nọkwa ya n’akụkụ, o wee sị: “Ọbụna ihe a ha na-ewu, ọ bụrụ na nkịta ọhịa+ amagoro ya, ọ ghaghị ịkwatu mgbidi ya e ji nkume wuo.”
3 Tobaya+ onye Amọn+ nọkwa ya n’akụkụ, o wee sị: “Ọbụna ihe a ha na-ewu, ọ bụrụ na nkịta ọhịa+ amagoro ya, ọ ghaghị ịkwatu mgbidi ya e ji nkume wuo.”