Nehemaya 7:61 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 Ndị a bụ ndị si Tel-mila, Tel-hasha, Kirọb, Adọn, na Ịma lọta. Ma ha enweghị ihe ha ga-eji gosi ezinụlọ bụ́ ezinụlọ nna ha nakwa ebe ha si, ka a mata ma hà bụkwa ndị Izrel:+
61 Ndị a bụ ndị si Tel-mila, Tel-hasha, Kirọb, Adọn, na Ịma lọta. Ma ha enweghị ihe ha ga-eji gosi ezinụlọ bụ́ ezinụlọ nna ha nakwa ebe ha si, ka a mata ma hà bụkwa ndị Izrel:+