Nehemaya 7:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Ndị a bụ ndị si Tel-mila, Tel-hasha, Kirọb, Adọn na Ịma+ lọta, ma ha enweghị ike ikwu ụlọ nna ha na usoro ọmụmụ ha, ma hà bụ ndị Izrel:
61 Ndị a bụ ndị si Tel-mila, Tel-hasha, Kirọb, Adọn na Ịma+ lọta, ma ha enweghị ike ikwu ụlọ nna ha na usoro ọmụmụ ha, ma hà bụ ndị Izrel: