Nehemaya 7:65 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 65 Gọvanọ*+ gwara ha ka ha ghara iso na-eri ihe ndị kacha nsọ+ ruo mgbe a ga-enwe onye nchụàjà nke ga-eji Yurim na Tọmịm*+ jụta Chineke ase.
65 Gọvanọ*+ gwara ha ka ha ghara iso na-eri ihe ndị kacha nsọ+ ruo mgbe a ga-enwe onye nchụàjà nke ga-eji Yurim na Tọmịm*+ jụta Chineke ase.