Nehemaya 7:67 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 67 e wepụ ndị ohu ha ndị nwoke na ndị nwaanyị,+ ndị dị puku asaa, narị atọ na iri atọ na asaa (7,337). Ha nwekwara ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-abụ abụ.+ Ha dị narị abụọ na iri anọ na ise (245).
67 e wepụ ndị ohu ha ndị nwoke na ndị nwaanyị,+ ndị dị puku asaa, narị atọ na iri atọ na asaa (7,337). Ha nwekwara ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-abụ abụ.+ Ha dị narị abụọ na iri anọ na ise (245).