Nehemaya 7:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 e wezụga ohu ha ndị ikom+ na ohu ha ndị inyom, ndị dị puku asaa, narị atọ na iri atọ na asaa;+ ha nwekwara ndị ikom+ na-abụ abụ na ndị inyom+ na-abụ abụ, ndị dị narị abụọ na iri anọ na ise.
67 e wezụga ohu ha ndị ikom+ na ohu ha ndị inyom, ndị dị puku asaa, narị atọ na iri atọ na asaa;+ ha nwekwara ndị ikom+ na-abụ abụ na ndị inyom+ na-abụ abụ, ndị dị narị abụọ na iri anọ na ise.