Nehemaya 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Kwa ụbọchị, a na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ Iwu ezi Chineke+ malite n’ụbọchị mbụ ruo n’ụbọchị ikpeazụ. Ha mere ememme ahụ ụbọchị asaa. N’ụbọchị nke asatọ, e nwere nzukọ pụrụ iche otú e kwuru ka a na-enwe.+
18 Kwa ụbọchị, a na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ Iwu ezi Chineke+ malite n’ụbọchị mbụ ruo n’ụbọchị ikpeazụ. Ha mere ememme ahụ ụbọchị asaa. N’ụbọchị nke asatọ, e nwere nzukọ pụrụ iche otú e kwuru ka a na-enwe.+