Nehemaya 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A nọkwa na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ iwu nke ezi Chineke kwa ụbọchị n’olu dara ụda,+ malite n’ụbọchị mbụ ruo n’ụbọchị ikpeazụ; ha wee na-eme ememme ahụ ruo ụbọchị asaa, n’ụbọchị nke asatọ, e nwere nzukọ ukwu dị ka e kwuru n’iwu.+
18 A nọkwa na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ iwu nke ezi Chineke kwa ụbọchị n’olu dara ụda,+ malite n’ụbọchị mbụ ruo n’ụbọchị ikpeazụ; ha wee na-eme ememme ahụ ruo ụbọchị asaa, n’ụbọchị nke asatọ, e nwere nzukọ ukwu dị ka e kwuru n’iwu.+