Nehemaya 10:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Kwa afọ, anyị ga na-ewetakwa mkpụrụ mbụ kara aka ala anyị mepụtara nakwa mkpụrụ mbụ chara acha nke ụdị osisi ọ bụla mịrị n’ụlọ Jehova.+
35 Kwa afọ, anyị ga na-ewetakwa mkpụrụ mbụ kara aka ala anyị mepụtara nakwa mkpụrụ mbụ chara acha nke ụdị osisi ọ bụla mịrị n’ụlọ Jehova.+