36 Anyị ga na-akpọtakwa ọkpara anyị ma na-eweta anụ e bu ụzọ mụọ n’anụ ụlọ anyị,+ otú e dere ya n’Iwu, nakwa anụ e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi anyị na ìgwè ewu na atụrụ anyị. Anyị ga-eweta ha n’ụlọ Chineke anyị, nye ha ndị nchụàjà na-eje ozi n’ụlọ Chineke anyị.+