-
Nehemaya 10:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 Anyị ga-ebutekwara ndị nchụàjà ntụ ọka si ná mkpụrụ mbụ anyị,+ butekwa onyinye anyị, mkpụrụ ụdị osisi ọ bụla mịrị,+ mmanya ọhụrụ, na mmanụ+ n’ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe* n’ụlọ Chineke anyị,+ nyekwa ndị Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ala anyị mepụtara+ n’ihi na ọ bụ ndị Livaị na-anata otu ụzọ n’ụzọ iri n’ebe niile a na-akọ ugbo n’obodo anyị.
-