Nehemaya 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E nwekwara ụfọdụ ndị ebo Juda na ụfọdụ ndị ebo Benjamin bi na Jeruselem.) Ndị Juda bi na ya bụ Ataya nwa Ọzaya nwa Zekaraya nwa Amaraya nwa Shefataya nwa Mahalalel onye si n’ezinụlọ Pirez,+
4 E nwekwara ụfọdụ ndị ebo Juda na ụfọdụ ndị ebo Benjamin bi na Jeruselem.) Ndị Juda bi na ya bụ Ataya nwa Ọzaya nwa Zekaraya nwa Amaraya nwa Shefataya nwa Mahalalel onye si n’ezinụlọ Pirez,+