Nehemaya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụfọdụ n’ime ụmụ Juda na ụfọdụ n’ime ụmụ Benjamin+ bikwa na Jeruselem. Ndị bụ́ ụmụ Juda bụ Ataya nwa Ọzaya nwa Zekaraya nwa Amaraya nwa Shefataya nwa Mahalalel nwa Pirez;+
4 Ụfọdụ n’ime ụmụ Juda na ụfọdụ n’ime ụmụ Benjamin+ bikwa na Jeruselem. Ndị bụ́ ụmụ Juda bụ Ataya nwa Ọzaya nwa Zekaraya nwa Amaraya nwa Shefataya nwa Mahalalel nwa Pirez;+