Nehemaya 11:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Onye na-elekọta ndị Livaị ndị bi na Jeruselem bụ Ọzaị nwa Benaị nwa Hashabaya nwa Matanaya+ nwa Maịka, onye si n’ezinụlọ Esaf, bụ́ ndị na-abụ abụ. Ọ bụ ya na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ ezi Chineke.
22 Onye na-elekọta ndị Livaị ndị bi na Jeruselem bụ Ọzaị nwa Benaị nwa Hashabaya nwa Matanaya+ nwa Maịka, onye si n’ezinụlọ Esaf, bụ́ ndị na-abụ abụ. Ọ bụ ya na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ ezi Chineke.