Nehemaya 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye na-elekọta+ ndị Livaị ndị bi na Jeruselem bụ Ọzaị nwa Benaị nwa Hashabaya nwa Matanaya+ nwa Maịka+ nwa Esaf,+ bụ́ ndị na-abụ abụ,+ n’ọrụ a na-arụ n’ụlọ ezi Chineke.
22 Onye na-elekọta+ ndị Livaị ndị bi na Jeruselem bụ Ọzaị nwa Benaị nwa Hashabaya nwa Matanaya+ nwa Maịka+ nwa Esaf,+ bụ́ ndị na-abụ abụ,+ n’ọrụ a na-arụ n’ụlọ ezi Chineke.