Nehemaya 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ụbọchị ahụ, a gụụrụ mmadụ niile akwụkwọ Mosis.+ E wee chọpụta na e dere na ya na e nweghị onye Amọn ma ọ bụ onye Moab+ ga-abata n’ọgbakọ ezi Chineke,+
13 N’ụbọchị ahụ, a gụụrụ mmadụ niile akwụkwọ Mosis.+ E wee chọpụta na e dere na ya na e nweghị onye Amọn ma ọ bụ onye Moab+ ga-abata n’ọgbakọ ezi Chineke,+