Esta 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E mechaa, eze sịrị: “Ònye nọ n’obí m?” N’oge a, Heman abatala n’ogige dị ná mpụta+ ụlọ* eze ka ọ gwa eze ka a kwụgbuo Mọdekaị n’osisi o gwunyere n’ala maka ya.+
4 E mechaa, eze sịrị: “Ònye nọ n’obí m?” N’oge a, Heman abatala n’ogige dị ná mpụta+ ụlọ* eze ka ọ gwa eze ka a kwụgbuo Mọdekaị n’osisi o gwunyere n’ala maka ya.+