15 Ma Mọdekaị yiiri uwe onye eze si ebe eze nọ pụọ. E ji ákwà na-acha anụnụ anụnụ na nke na-acha ọcha kwaa uwe ahụ. O kpu nnukwu okpueze ọlaedo, yirikwa uwe mgbokwasị e ji ákwà mara mma na ogho pọpụl kwaa.+ Ndị bi na Shushan nọkwa na-aṅụrị ezigbo ọṅụ.