Esta 9:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 ha kpebisiri ike na ha na ụmụ ha nakwa ndị niile sonyeere ha+ ga na-echeta ụbọchị abụọ ndị a otú ahụ e dere ka a na-eme ya n’oge a kara aka n’afọ ọ bụla.
27 ha kpebisiri ike na ha na ụmụ ha nakwa ndị niile sonyeere ha+ ga na-echeta ụbọchị abụọ ndị a otú ahụ e dere ka a na-eme ya n’oge a kara aka n’afọ ọ bụla.