Esta 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ndị Juu kwetara ma nye onwe ha na ụmụ ha nakwa ndị niile sonyeere ha iwu,+ na ibu ọrụ nke ịdị na-echeta ụbọchị abụọ ndị a agaghị akwụsị akwụsị, dị ka ihe e dere banyere ha si dị nakwa dị ka oge a kara aka na a ga na-eme ha kwa afọ si dị.
27 ndị Juu kwetara ma nye onwe ha na ụmụ ha nakwa ndị niile sonyeere ha iwu,+ na ibu ọrụ nke ịdị na-echeta ụbọchị abụọ ndị a agaghị akwụsị akwụsị, dị ka ihe e dere banyere ha si dị nakwa dị ka oge a kara aka na a ga na-eme ha kwa afọ si dị.