Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 19:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 Onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu ga-adịrị unu ka nwa afọ; unu ga-ahụkwa ya n’anya dị ka onwe unu,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.

  • Levitikọs 24:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 “‘Otu mkpebi ikpe ga-adịrị unu. Onye mbịarambịa na nwa afọ ga-abụ otu,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+

  • Rut 1:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Rut wee sị: “Arịọla m ka m hapụ gị, ka m kwụsị iso gị; n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga, ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ.+ Ndị gị ga-abụ ndị m,+ Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+

  • 1 Ndị Eze 8:43
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 43 gị onwe gị, nọrọ n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ, meekwa ihe niile mere onye mba ọzọ ahụ ji na-akpọku gị;+ ka ndị niile nke ụwa wee mara aha gị+ wee tụọ egwu gị dị ka ndị gị Izrel na-eme, ka ha wee mara na a kpọkwasịwo aha gị n’ụlọ a m wuru.+

  • Esta 8:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ógbè niile dị iche iche na obodo niile dị iche iche ebe okwu eze na iwu ya ruru, ndị Juu nwere ọṅụ na obi ụtọ, ọ bụkwa ụbọchị oriri+ na ikpori ndụ; ọtụtụ n’ime ndị obodo+ ahụ na-ekwukwa na ha bụ ndị Juu,+ n’ihi na ụjọ+ ndị Juu jidere ha.

  • Ndị Galeshia 5:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ana m agbakwa àmà ọzọ nye onye ọ bụla a na-ebi úgwù na o ji ụgwọ idebe Iwu ahụ dum.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya