Esta 9:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 O dere ya iji kwado ka ndị Juu na-echeta ụbọchị ndị a bụ́ Purim, na-ebu ọnụ+ ma na-arịọ Chineke arịrịọ+ n’oge a kara aka, otú ahụ Mọdekaị onye Juu na Esta nwunye eze kwuru ka ha na-eme+ nakwa otú ha kpebisiri ike na ha na ụmụ ha ga na-eme.+
31 O dere ya iji kwado ka ndị Juu na-echeta ụbọchị ndị a bụ́ Purim, na-ebu ọnụ+ ma na-arịọ Chineke arịrịọ+ n’oge a kara aka, otú ahụ Mọdekaị onye Juu na Esta nwunye eze kwuru ka ha na-eme+ nakwa otú ha kpebisiri ike na ha na ụmụ ha ga na-eme.+