5 Mgbe ha niile n’otu n’otu mechara oriri n’ụlọ ha, Job na-ezi ozi ka ha bịa ka o mee ka ha dị nsọ. Ọ na-ebili n’isi ụtụtụ chụọrọ onye nke ọ bụla n’ime ha àjà a na-esu ọkụ.+ N’ihi na, Job na-asị: “O nwere ike ịbụ na ụmụ m emehiela ma kwujọọ Chineke n’obi ha.” Ọ bụ ihe Job na-eme mgbe niile.+