Job 7:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụrụ na m mehiere, gịnị ka m ga-emeli gị, gị Onye na-ahụ ihe niile mmadụ na-eme?+ Gịnị mere o ji bụrụ m ka i lekwasịrị anya? M̀ bụziiri gị ibu arọ?
20 Ọ bụrụ na m mehiere, gịnị ka m ga-emeli gị, gị Onye na-ahụ ihe niile mmadụ na-eme?+ Gịnị mere o ji bụrụ m ka i lekwasịrị anya? M̀ bụziiri gị ibu arọ?