Job 34:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na anya Chineke na-ahụ ụzọ mmadụ,+Ọ na-ahụkwa nzọụkwụ ya niile. Ilu 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova na-ahụ ihe niile mmadụ na-eme. Ọ na-eleru ihe niile mmadụ na-eme anya.+ Jeremaya 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na anya m dị n’ihe ọ bụla ha na-eme.* E nweghị ebe ha ga-ezo mụ aghara ịhụ ha. M jikwa anya m na-ahụ mmehie ha niile. Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
17 N’ihi na anya m dị n’ihe ọ bụla ha na-eme.* E nweghị ebe ha ga-ezo mụ aghara ịhụ ha. M jikwa anya m na-ahụ mmehie ha niile.
13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+