Job 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nyefeela ụwa n’aka ndị ọjọọ.+ Ọ na-ekpuchi anya* ndị ikpe e nwere n’ụwa. Ọ bụrụ na ọ bụghị ya na-eme ya, ọ̀ bụzi onye?
24 E nyefeela ụwa n’aka ndị ọjọọ.+ Ọ na-ekpuchi anya* ndị ikpe e nwere n’ụwa. Ọ bụrụ na ọ bụghị ya na-eme ya, ọ̀ bụzi onye?