Job 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nyefewo ụwa n’aka onye ajọ omume;+Ọ na-ekpuchi ihu ndị ikpe ya.Ma ọ́ bụghị ya, ọ̀ bụzi onye?