Abụ Ọma 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ rịọrọ gị ka i mee ka ọ dị ogologo ndụ, i wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+ I mere ka ọ dị ogologo ndụ, ka ọ dịrị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.
4 Ọ rịọrọ gị ka i mee ka ọ dị ogologo ndụ, i wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+ I mere ka ọ dị ogologo ndụ, ka ọ dịrị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.