Abụ Ọma 39:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M gbara nkịtị n’ekwughị okwu.+ Ekwughịdị m ihe dị mma. Ma, ahụ́ nọ na-egbusi m mgbu ike.