Abụ Ọma 47:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na Chineke bụ Eze na-achị ụwa niile.+ Bụkuonụ ya abụ otuto. Gosinụ na unu ma ihe.