Abụ Ọma 55:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova, biko, megharịa ha anya, kụghasịakwa atụmatụ ha,*+N’ihi na ahụla m na ihe juru n’obodo a bụ tigbuo zọgbuo na esemokwu.
9 Jehova, biko, megharịa ha anya, kụghasịakwa atụmatụ ha,*+N’ihi na ahụla m na ihe juru n’obodo a bụ tigbuo zọgbuo na esemokwu.