Abụ Ọma 58:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Okwu ha yiri elò agwọ.+ Ha na-akpọchi ntị ka agwọ ubí nke mechiri ntị ya. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:4 Ụlọ Nche,6/1/2006, p. 10