Abụ Ọma 58:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Tupu ite unu sikwasịrị n’ọkụ unu ji osisi ogwu kwanye anụrụ ọkụ,Chineke ga-ebufu ma osisi ogwu ndị nke na-akpọbeghị nkụ ma ndị nke na-enwu ọkụ, otú oké ifufe si ebufu ihe.+
9 Tupu ite unu sikwasịrị n’ọkụ unu ji osisi ogwu kwanye anụrụ ọkụ,Chineke ga-ebufu ma osisi ogwu ndị nke na-akpọbeghị nkụ ma ndị nke na-enwu ọkụ, otú oké ifufe si ebufu ihe.+