Ilu 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe oké ifufe ga-efe, onye ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ma onye ezi omume dị ka ntọala ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova ga-amalite iwe iwe otú oké ifufe si amalite ife. Otú ahụ oké ifufe si efesi ike ka ọ ga-esi wesa ndị ajọ omume iwe.+
25 Mgbe oké ifufe ga-efe, onye ajọ omume ga-ala n’iyi,+Ma onye ezi omume dị ka ntọala ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
19 Jehova ga-amalite iwe iwe otú oké ifufe si amalite ife. Otú ahụ oké ifufe si efesi ike ka ọ ga-esi wesa ndị ajọ omume iwe.+