Abụ Ọma 60:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase.+ Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi. Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+
7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase.+ Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi. Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+