Abụ Ọma 66:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Bụọnụ abụ iji too aha ya dị ebube. Toonụ ya, jaakwanụ ya mma.+