Abụ Ọma 66:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O mere ka oké osimiri bụrụ ala nkịtị.+ Ha ji ụkwụ gafee osimiri.+ Anyị ṅụrịrị ọṅụ n’ebe ahụ n’ihi ihe o meere anyị.+
6 O mere ka oké osimiri bụrụ ala nkịtị.+ Ha ji ụkwụ gafee osimiri.+ Anyị ṅụrịrị ọṅụ n’ebe ahụ n’ihi ihe o meere anyị.+