Abụ Ọma 68:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị na-abụ abụ na-aga n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara esoro ha n’azụ.+ Ụmụ agbọghọ ndị na-akụ obere ịgbà nọ n’agbata ha.+
25 Ndị na-abụ abụ na-aga n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara esoro ha n’azụ.+ Ụmụ agbọghọ ndị na-akụ obere ịgbà nọ n’agbata ha.+