Abụ Ọma 77:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mmiri si n’ígwé ojii zosie ike. Égbè eluigwe gbara n’ígwé ojii,Àmụ̀mà gị nọkwa na-egbu aghara aghara ka ebe a na-agbapụsị akụ́.+
17 Mmiri si n’ígwé ojii zosie ike. Égbè eluigwe gbara n’ígwé ojii,Àmụ̀mà gị nọkwa na-egbu aghara aghara ka ebe a na-agbapụsị akụ́.+