Abụ Ọma 88:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ị chụpụla ndị enyi m na ndị mụ na ha dị ná mma, ha anọrọzie m n’ebe dị anya.+ Ọ bụzi mụ na ọchịchịrị na-anọ.
18 Ị chụpụla ndị enyi m na ndị mụ na ha dị ná mma, ha anọrọzie m n’ebe dị anya.+ Ọ bụzi mụ na ọchịchịrị na-anọ.