Abụ Ọma 102:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’eziokwu, ị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na oge ị ga-emere ya amara eruola.+ Oge a kara aka eruola.+
13 N’eziokwu, ị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na oge ị ga-emere ya amara eruola.+ Oge a kara aka eruola.+