Abụ Ọma 119:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Jehova, m na-echeta ihe ndị i kpebiri kemgbe oge ochie,+Ha na-akasikwa m obi.+